Full Lyrics
[CHORUS]
Echetaram iheoma i meere mo
Echetaram iheoma i meere mo Chineke
Echetaram iheoma i meere mo m wee bia
Nye gi ekele Chineke
Nara ekele mo, ekele diri gi Nna
Otito diri gi Chukwu onye obi ebere
Nara ekele m ji bia, aha gi di ebe di elu
Ebube karia aha niile Chineke Nna
Daalu o Chineke
Echetaram iheoma i meere mo
[VERSE 1]
Arahara m ura tetakwa n'ahu igbasike
I mara o bu ihunanya Chineke
Gi onye tetakwara n'ahu igbasike kele ya
[VERSE 2]
O bu onye n'echekwa ba gi nwanne m, i chefugo
Chineke Nna n'azu umu ya dika igwe aturu, i chefugo
Bia kele ya na nke oma o naemeere gi
Ka o wee meere gi ozo nwanne m
[VERSE 3]
O gwota ozo n'oria, eleele onye akiri
Chukwu i nyego erila otito ya
I si n'ebe a naegbo hia aka i hia
Wee meenum ogaranya mbu
[VERSE 4]
Ndu m di taa, i rimm gi
Nyere m ya n'efu, i naedum n'okporo uzo m le
M'opufu ma mbata mo, Igwe romoria
Mgbe ahu naadighim ike, si m chiri utem laaba
Chinenyenwa ekenyegom oke mo daalu
Echetara mo Chimo, echetara mo