Full Lyrics
REFRAIN
Bịa Onye nwem bịa Jesu
Nwa n'eechi ukwu bịa bịanu
Anyị chọrọ gị bịanu Jesu bịa
VERSE 1
Onye nzọpụta nk'ụwa bịa
Onye kwere anyị na nkwa
Onye gaachịwa nile Jesu
VERSE 2
Bịa bịa Onye nwe anyị
Mee ka ndị eji eji nwere onwe ha
Gwọọ ndị nọ n'ọrịa Jesu
VERSE 3
Ngị bu ndụ ngị bu ihe Onye nwe anyị
Ngị bu nzọpụta anyị nwere bịa Jesu
Nyer'udo bịa