Anyi N'Ele Anya by Ugochukwu Martin — Lyrics

Ugochukwu Martin Igbo Advent Hymns Entrance songs Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Anyị n'ele anya Onyenzọpụta kwere anyị na nkwa. Onyenzọpụta kwere anyị na nkwa, Jesu nwa Chineke bia nu bia a o. Nwa Chukwu bia, Jesu bia a o. Nwa Chineke Nna, Jesu bia a o. Bia zọpụta ndị nke gị. VERSE 1 Oke olu naada mkpa naasị Dozienụ ụzọ Onye nwe anyị mee ya Ka ọ kwụrụ ọtọ nwa nnem chegharịa ntị nụrụ ala e. VERSE 2 Zechinebe a duwongo Lee Onye nwe anyị naabịa Ị zọpụta'a mgbe mụọma ga Ekele gị a rị a ị. VERSE 3 Oziọma nke Onye nwe anyị Bịara biakwute Mary ọ sịrị ya Nwa nwaanyị jupụtara na grasia Ose buru wa nonyere gị o.

Download the sheet music

Anyi N'Ele Anya

Anyi N'Ele Anya

By Ugochukwu Martin
Solfa
Igbo
2 pages
0 Downloads
Advent Hymns Entrance songs Hymns
0 0

More lyrics you may want