Full Lyrics
REFRAIN
Jesu bịanụ, Nwa nke Chukwu bịa chụsa,
Sia ọchịchịrị n'obi anyị.
VERSE 1
Kwadoro ya ụzọ gị, mee ka ọ ka mma ọtọ,
Chee Nwa nke mmadụ mgbe ọ gaabịa.
VERSE 2
Lee Eze na Dinwenu k'ụwa gaabịa,
Ọ gaatọhapụ anyị n'agbụ nke njọ.
VERSE 3
Bịa Dinwenụ m atụfula oge bịa,
Wer'udo bịa, bịa kpọute ndị nke gị.
VERSE 4
Onyenwe anyị ma bịa,
Ọ naabịa ikpe ụwa ikpe,
Ọ naabịa ikpe ụwa ikpe.
Ọbịbịa Chineke g'adị egwu,
Bịanụ anyị chọrọ gị.