Full Lyrics
[REFRAIN]
Chi m dị mma
Onye mmeri kele ya, ọ dị mma
Onye mmeri, were onyinye dị mma bugara Chineke
Onye mmeri kele ya, ọ dị mma
Onye mmeri, onye nyere gị ndụ, nyekwa gị ahụ ike
Onye mmeri kele ya, ọ dị mma
Onye mmeri, ọgọ Chi m mere m o, ka m ji n'ekele ya
Onye mmeri, ọgọ Chukwu kele ya, ọ dị mma
Ọgọ Chukwu, ọgọ Chi m mere m o, ọ bụ chinyere m o, ọ bụ ka...
[VERSE 1]
Onye o meere mma, kulie kele ya
Onye o nyere akụnụba, kulie kele ya
Onye o nyere nwa, kulie kele ya makana...
[VERSE 2]
Ndụ bụ isi
Onye dị ndụ ka chi ya tuoro ya mma makana...
[VERSE 3]
Odogwu Chineke onyinye
Chineke nara nụ ya, biko nara nụ ya
Onye nyere si n'obi
Si m n'obi
Naasọgị Chukwu makana...
[VERSE 4]
N'anyị jeebe, n'anyị jee
Nụ n'elanu a nụ, ja Onye nwe anyị, n'anyị jee nụ
Jee nye ya onyinye, jee nye ya onyinye
Ka o gozie gị, nyekwa gị ụba mma dị makana...
[REFRAIN 2]
Chukwu dị mma
Chineke dị mma
Ọ dị mma
Ọ naelekọta ihe niile o kere eke
Chi dị mma