Full Lyrics
Nwannem ahọrọla gị n'uware isiọma,
na ọhụ nwannem makana ahọrọla gị.
Chukwu ahọrọla gị n'ụwa ka i jee
mịfe mkpụrụ ke gaadịgide nụ,
ke gaadịgide nụ.
Oseburụwa gaanọ nyere gị mgbe nile.
Uche Chukwu Onye họrọ gị ka ị gaeme,
hụ mmadụ ibe gị n'anya k'i siri hụ onwegị.
M'ọ dị mma, m'ọ dị njọ,
mata kwa n'ị gaakwụrụ n'oziokwu,
kutere Chineke gị mmadụ n'ime ụwa.
Nwannem yọba Chukwu ka Ọ nyere gị aka,
nwannem yọba Chukwu ka Ọ nyere gị aka.