Full Lyrics
REFRAIN
N̄ụrịba nụ ụwa niile gọribe nụ,
N̄ụrịba nụ na Kristi abịago,
Chukwu nwa emere mmadụ.
Amụrụ ya n'ụlọanụ eh,
Amụrụ ya n'ụlọanụ eh.
Nwa Chineke abịago,
Amụrụ ya n'ụlọanụ eh,
Amụrụ ya n'ụlọanụ eh.
Onye nzọpụta ụwa niile,
Amụrụ ya n'ụlọanụ eh,
Amụrụ ya n'ụlọanụ eh.
Ndị mmụọ ozi n'enwe an̄ụrị,
Ụwa niile n̄ụrịa na Kristi abịago.
VERSE 1
K'anyị gawa nụ na Bethlehem,
Nnukwu ihe mere na Bethlehem.
VERSE 2
Chukwu nyere anyị nwa,
Mụrụ nwa ka nwa,
Chukwu nwa emere mmadụ.
VERSE 3
Ndị n'eche atụrụ si n'ọwụwa anyanwụ,
Bịa izute onye nwe anyị,
Ha nyere ya onyinye atọ,
Gold, frankincense na myrrh.
BRIDGE
Otito dịrị Chineke n'elu kacha sie ike,
Udo dịrị ndị mmadụ ndị ihe ha n'asọ Chukwu.