Full Lyrics
REFRAIN
Anyi sị k'anyi yọma n'Gị Ezigbote Chukwu n'ụyọ n'egbu anyi ka mmanya,
Mak'ihe inemere anyi Ezechitoke Abiama.
Daalụ leka I mee, ezi ri jiobele ma je leke.
O! Ngozi Gị n'ụtụtụ, n'eshushue, n'enyasị,
Bụhụ t'nenya Chineke ek'le, O! otito.
Dị n'Gị ụyọ epee, ụyọ ụyọ ụyọ epee i ji k'le.
Ụyọ epee, ugwu anyi a gama da nya n'ihi n'eme n'anyi.
VERSE 1
Ndu bumbụ, ndu bumbụ mhle,
Ndu bumbụ mak'i ba r'ego nile dị n'ụwa i fuge gotendu.
Nashua mane Ezechitoke nyern anyi nilendu,
Ọ na d g anyi ogo nk'O jidgwa nyingwo, O jid dioya,
M'anyi je yomana n'ga.
VERSE 2
Anụ anyi n'akpa Gị,
Ne lete henya onyinye gberebuba b'anyi ji,
Bia nyi lọn sọ Gị, ma je O! da nya O!
VERSE 3
Ọ buezi Chukwu n'em'o gọ a mashị,
Onye n'anyi Jesu Kristi Ọkpara nya,
Nya bu onyinye ka ch'onyinye nile Ọ mer, k'anyi krurua n'enyasị.
Bia g dee k'anyi sị Chineke Nna Eze kerụ wa n'igwe daar leka O!
N'ihi inemenanyi d'anyu sọ, daar leka O!
Anụ anyi juru anyi onụ bu daar leka O! n'uyọ,
Juru anyi eho daar leka O!
I vur'anyi n'ishi, I gwọr'anyi n'azụ daar leka O!
Anyi jiekwole yari ole Chukwu daar leka O! I dunsọ.