Full Lyrics
[Section A]
Nkem ji ka na Chineke ebuka
Nkem ji ka nwanne na Chineke ebuka o
Nke ji ka nwanne na Chineke ebuka o
[Section B]
Chukwu ebuka n'eziokwu
Chukwu ebuka nwannem
[Section C]
God the greatest, God the biggest God
Ebube dike onye gara ije n'elu ogwum
Ebube dike ozo piata piata n'ogwum
[Section D]
Nkem ji ka na Chineke ebuka
Nkem ji ka n'ezie Chukwu ebuka
Ebulite nzu atuo Jisos u, nara ekele m ji bia
Jiso kue n'aja, ebube dike onye gara ije n'elu mmiri
O bu ngwongwo, you have taken my cross away
Onye ike aka dọwara agụ onye
Onye isi agha, you defeated all my enemies
[Section E]
Onye isi agha, n'aha m gị kam ji aba mba
Ọ karịrị nche nma dị na nchọta m
Mgbe ihe siri ike n'ime ndụ m, aka Chineke n'edu mo
Ị bịa fịchaa m anya mmiri
Ekwensu kpasịa nkata, Jisos abịa mebisie ya
For in his love I find my truth, my rest, my peace of mind
He is the greatest God o, the source of all my happiness
For in his light I find my strength, my hope, my joy in pains
[Section F]
Mgbe ike gwụrụ doctor
Ọ ka ka onye naagwọ ihe kpatara ya
N'oge mkpa, n'oge nkpa, n'oge poverty
Mana Jisos atụọ down, everybody akpata ego
[Finale]
Dike dike, kpọọ ya dike
Dike dike, kpọọ ya dike n'agha
Chukwu ebuka, Chineke ebuka
Nara ekele, nnọọ otito