Immanuel by Anokwu Paschal C — Lyrics

Anokwu Paschal C Igbo Hymns Christmas Anthems Solfa notation

Full Lyrics

[PART A] Timanum kpuoñu tishie y'ike Sh'onye no ne titiunu wu Onye ri nso nke Izrel Timanum kpuoñu tishie y'ike Sh'onye no ne titiunu wu Onye ri nso nke Izrel [PART B] Kanyi je kaara ha; je kaara ndi nile n'atahu hu ni me njo Kaara ha shia mu n'onyea mu a Aizaya buru uzo me zuo la Sha Kula ya kururu shi Nwa agbogho na mangi Bia lema Imanuel Bia lema Imanuel Gbamanu kuma mgbi rigb'Ekeresi me sio Kuma mgbi rigb'Ekeresi [OSTINATO / SOPRANO SOLO] Ku ma mgbi rigb'Ekeresi mesi sha Vejin Maria mu'a ralanyi nwa wu Eze Uwa nile Imanuel! Gama n'ugwu nandi da nile Timam kpuoñu tishie nu y'ike Shi ha kpomaranu y'ishia La showu Imanuel Meria muola [TUTTI (ACAPELLA)] Imanuel, Imanuel Nwa ka nwa Imanuel Eze Nwa ka nwa Imanuel Nwa ka nwa Imanuel Kpoo ya Imanuel Jesu abiala Eze Nwa ka nwa Imanuel [PART C (ACAPELLA)] Kanyi je manu na Betelehem Kanyi je manu na Betelehem Ebea muru Nwa ka nwa Bia manu kanyi jema shianji je le a nu Eze Jesu [GO SPIRITS] Umuwa olee b'one me maa Kaara mue bo na'kpo OA! Kanyi ji kere kaara muebo na'kpo Kanyi je kanyi jema nu na Betelehem Kanyi je kanyi je kpoishiala Eze'bube o Mezaya Ebube dike k'o bu Chukwuoma O mea Nna ya Oyiri Nna ya O mea Nna ya O yiri Nna ya Jesu Imanuel, Imanuel Sh'una hunla kpo bashi bi n'Igwe ji Imanuel N'edzie umunnem sh'Oga dirila nyi mma Amen, Amen, Amen, Amen [PART D] Kanyi weje renu y'ola edo frankinsensi na mee Kuma mgbi rigb'Ekeresi mesi Sh'onyso onye nwa Imanuel Imanuel [FINALE] Kpoo nu Ya Imanuel Imanuel, Imanuel Nwa ka nwa Imanuel Eze' bube Jesu Imanuel Nwa ka nwa Imanuel Nwa ka nwa Imanuel

Download the sheet music

Immanuel

Immanuel

By Anokwu Paschal C
Solfa
Igbo
4 pages
6 Downloads
Hymns Christmas Anthems
0 0

More lyrics you may want