Ugwu Zion by Jude Nnam — Lyrics

Jude Nnam Igbo Responsorial Psalms Recessional / Dismissal Hymns Hymns Anthems Solfa notation

Full Lyrics

[INTRODUCTION] Jerusalem, Jerusalem, Jerusalem, Jerusalem, Jerusalem, Jerusalem. Jerusalem, Ugwu Zion, Ugwu Zion, Ugwu Zion, Ugwu Zion, Ugwu Zion, Ugwu Zion. [ALLEGRO] Ndị nile nwere ntụkwasị obi na Dinwenu, Ndị nile nwere ntụkwasị obi na Chineke nke'ligwe, Ha dị ka Ugwu Zion, Ugwu Zion, Ugwu Zion, Ugwu Zion, Ugwu Zion, Ugwu Zion, Ha dị ka Ugwu Zion. Ha adịghị ama jigiji ma ọlị ewo, Ha adịghị ama jigiji ma ọlị wee ruo mgbe ebighị ebi. Ha adịghị ama jigiji ma ọlị ndị gbabara n'ime Chineke, Ha adịghị ama jigiji ma ọlị wee ruo mgbe ebighị ebi. Ha adịghị ama jigiji, jigiji, jigiji, Jigiji, jigiji, jigiji. Ji elu ugwu si gaa Jerusalem okirikiri kpuchite ya, Ka Dinwenu si echekwaba n'ụwa ya. Ka Ugwu Zion bụ ndị tụkwasara Chineke obi, Ha dị ka Ugwu Zion bụ ndị n'eme uche Chineke. Ha dị ka Ugwu Zion bụ ndị n'eme uche Chineke, Ha adịghị ama jigiji ma ọlị, Ha adịghị ama jigiji ma ọlị wee ruo mgbe ebighị ebi. Ha adịghị ama jigiji ma ọlị ndị gbabara n'ime Chineke, Ha adịghị ama jigiji ma ọlị wee ruo mgbe ebighị ebi. [SECTION 2] Ha dị ka Ugwu Zion, Ugwu nke siri ike, Ugwu nke maramma, Ugwu nke dị ebube, Ugwu Chineke, Ugwu, Ugwu Zion. Ha adịghị ama jigiji ma ọlị ewo, Ha adịghị ama jigiji ma ọlị wee ruo mgbe ebighị ebi. Ha adịghị ama jigiji ma ọlị wee ruo mgbe ebighị ebi. [SOPRANO SOLI] Ha gaadigide, ha gaadigide ruo mgbe ebighị ebi, Ha gaadigide ruo mgbe ebighị ebi, N'enweghị ọdịda ma ọlị. Ha gaadigide, digide, ha gaadigide, Ha gaadigide, ha gaadigide ruo mgbe ebighị ebi. Ha gaadigide ruo mgbe ebighị ebi, Makana Chineke nọnyere ha. [CHORUS] Ha adịghị ama jigiji ma ọlị ewo, Ha adịghị ama jigiji ma ọlị wee ruo mgbe ebighị ebi. Ha adịghị ama jigiji ma ọlị wee ruo mgbe ebighị ebi. [ADAGIO] Jerusalem.

Download the sheet music

Ugwu Zion

Ugwu Zion

By Jude Nnam
Solfa
Igbo
8 pages
6 Downloads
Responsorial Psalms Recessional / Dismissal Hymns Hymns Anthems
0 0

More lyrics you may want