Ugwu Zion - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
8 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Jude Nnam
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 8 pages

Ugwu Zion by Jude Nnam — Lyrics

[INTRODUCTION] Jerusalem, Jerusalem, Jerusalem, Jerusalem, Jerusalem, Jerusalem. Jerusalem, Ugwu Zion, Ugwu Zion, Ugwu Zion, Ugwu Zion, Ugwu Zion, Ugwu Zion. [ALLEGRO] Ndị nile nwere ntụkwasị obi na Dinwenu, Ndị nile nwere ntụkwasị obi na Chineke nke'ligwe, Ha dị ka Ugwu Zion, Ugwu Zion, Ugwu Zion, Ugwu Zion, Ugwu Zion, Ugwu Zion, Ha dị ka Ugwu Zion. Ha adịghị ama jigiji ma ọlị ewo, Ha adịghị ama jigiji ma ọlị wee ruo mgbe ebighị ebi. Ha adịghị ama jigiji ma ọlị ndị gbabara n'ime Chineke, Ha adịghị ama jigiji ma ọlị wee ruo mgbe ebighị ebi. Ha adịghị ama jigiji, jigiji, jigiji, Jigiji, jigiji, jigiji. Ji elu ugwu si gaa Jerusalem okirikiri kpuchite ya, Ka Dinwenu si echekwaba n'ụwa ya. Ka Ugwu Zion bụ ndị tụkwasara Chineke obi, Ha dị ka Ugwu Zion bụ ndị n'eme uche Chineke.
Read full lyrics

About Ugwu Zion

"Ugwu Zion" is a majestic Igbo choral setting of Psalm 125, composed by Jude Nnam. The title translates to "Mount Zion," and the piece captures the psalm's central promise: those who trust in the Lord are like Mount Zion, which cannot be shaken but endures forever. From the opening adagio calls of "Jerusalem" to the lively allegro sections, the music paints a picture of unshakeable faith and divine protection.

In the choir loft, this anthem is a joy to sing, especially during the Responsorial Psalm or as a powerful Recessional hymn. The rhythmic, repeating phrases of "Ha adịghị ama jigiji" (they will not be shaken) build a sense of absolute confidence and stability. The soaring soprano solos further elevate the message, reminding the congregation that God surrounds His people just as the mountains surround Jerusalem.

For Nigerian Catholic congregations, "Ugwu Zion" is a deeply comforting piece. It reassures the faithful that despite the trials of life, those who place their trust in God will stand firm. The dynamic shifts—from the gentle, prayerful introduction to the robust, full-choir declarations—make it a moving experience that leaves worshippers feeling spiritually anchored and uplifted as they go forth.