Full Lyrics
CHORUS
Taata bụ ụbọchị Chineke mebere
Ụbọchị Chineke mebere
Ndị dị ngọzi nke ya, i ji nye y'ofufe
N'ụlọ ya dị asọ
Mmụọ, mmadụ bịanụ k'anyị kpọọ isi ala
Nye Chineke
Onye kach'elu
Kpọọ isi ala nye Chineke
VERSE 1
Chukwu anyị dị mma, lekene iho sinri kee mmadụ
Nye y'ekele, nye y'ọgụgwụisi, chọọ ya mma
Mana mmadụ n'ejehi ụzọ site n'iwere nsọpụrụ
Dịrị sọ Chukwu naenye ih'ekere eke
VERSE 2
O Chineke, lee ụwa mụ gị
Ndị bịar'inye gị ekele
Meghe ntịantị nụ olu
Bịar'inye gị ekele
Chineke meghe ntịantị
K'anyị nụrụ olu ma gị
K'anyị nụrụ olu ma gị
Gbaghara mmehie anyị niile
Gbaghara mmehie anyị niile Chukwu
VERSE 3
Nye y'otito n'ebe kacha elu
Otito n'ebe kach'elu
Ka mba niile d'n'ụwa nweta nzọpụta, nye ya nye y'otito
Otito n'ebe kach'elu
Mba niile wee nweta nzọpụta n'ime Kristi
Otito n'ebe kacha elu
Bịanụ k'anyị kpọọ isi ala nye Chineke
Otito n'ebe kach'elu
Onye nwem na Chineke kwọ m o
Onye kach'elu
Onye kach'elu
Nye y'otito n'ebe kach'elu
Otito n'ebe kach'elu