BIANU K'ANYI KPOO ISI ALA - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
1 downloads
Added Jul 30, 2026
Composer: Jude Nnam
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 4 pages

BIANU K'ANYI KPOO ISI ALA by Jude Nnam — Lyrics

CHORUS Taata bụ ụbọchị Chineke mebere Ụbọchị Chineke mebere Ndị dị ngọzi nke ya, i ji nye y'ofufe N'ụlọ ya dị asọ Mmụọ, mmadụ bịanụ k'anyị kpọọ isi ala Nye Chineke Onye kach'elu Kpọọ isi ala nye Chineke VERSE 1 Chukwu anyị dị mma, lekene iho sinri kee mmadụ Nye y'ekele, nye y'ọgụgwụisi, chọọ ya mma Mana mmadụ n'ejehi ụzọ site n'iwere nsọpụrụ Dịrị sọ Chukwu naenye ih'ekere eke VERSE 2 O Chineke, lee ụwa mụ gị Ndị bịar'inye gị ekele Meghe ntịantị nụ olu Bịar'inye gị ekele
Read full lyrics

About BIANU K'ANYI KPOO ISI ALA

"Bianụ K'anyị Kpọọ Isi Ala" is a vibrant Igbo call to worship, setting a tone of profound reverence and joy for the gathering of the faithful. The opening lines of the chorus declare, "Taata bụ ụbọchị Chineke mebere" (Today is the day the Lord has made), immediately inviting the congregation to recognize the sacredness of the moment. The song calls on both the spiritual and physical realms—"Mmụọ, mmadụ bịanụ k'anyị kpọọ isi ala" (Spirits, humans, come let us bow down)—to unite in offering adoration to the Most High God in His holy house.

Choirs often sing this piece as an Entrance hymn to draw the congregation into the liturgy. The verses move from acknowledging God's goodness and the light He brings to humanity, to a humble plea for forgiveness and a listening ear. The final section builds into a soaring litany of praise, asking that all nations find salvation in Christ while repeatedly offering glory "n'ebe kach'elu" (in the highest). With its lively tempo and rich harmonies, it is a piece that lifts the spirit and focuses the mind on the majesty of God as Mass begins.