SOM TOO CHUKWU - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
78 downloads
Added Sep 28, 2025
Composer: Jude Nnam
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 4 pages

SOM TOO CHUKWU by Jude Nnam — Lyrics

SOM TOO CHUKWUINTRODUCTION Kedi'hem g'enye Gị Chineke Ọzamanma zuru ahụ? Kedi'hem gaemere Chineke odogwu n'agha? Ọ bụ onye ga kọchasi nmeso ọma Chineke Naanị abụ ọma ka anyị ji bịa n'iru Gị Chineke Abụ otito ka anyị ji bịa ezi Chukwu. SOM TOO CHUKWUTUTTI Soro m n'eto Ya, n'eto Ya n'ọdị nma Soro m tobe Nna, tobe Nna, mkpur'obim tobe Chukwu Tobe Nna tobe Nna, tobe Nna mkpur'obim tobe Chukwu! Eh! Ọnaza mo n'aza m'elegh'anya n'azụ N'ime mkpa m kam bekuru Gị Okw'izara mo Chineke Onye dika Gị Ezigwe O abụ otito kam g'eji wee kele Gị Chukwu Nna mo Abụ otito kam g'eji jaa Gị Nna, Oh tobe Nna tobe Nna mkpur'obim tobe Chukwu Tobe Nna, tobe Nna mkpur'obim tobe Nna Oh tobe Nna tobe Onye dị ukwu. SOM TOO CHUKWUSECTION 3 Aga m'eji ubọ wee kporo Chineke m'egwu, wee kelee Ya n'ih'ọma o meere m Aga m'eji ubọ wee kelee Dinwenu Aga m'eji ubọ wee kporo Ya b'ụdị ụto
Read full lyrics

About SOM TOO CHUKWU

"Som Too Chukwu" is an energetic Igbo thanksgiving and offertory piece composed by Jude Nnam. The title is an invitation to join in praising God, setting the tone for a song overflowing with gratitude. The lyrics reflect on God's unfailing goodness and protection, acknowledging that human words are simply not enough to recount all His blessings ("Ọnụ m'apụgh'ịkọcha").

The arrangement unfolds dynamically, beginning with a reflective duet introduction before bursting into a lively, rhythmic full-choir section. It perfectly captures the vibrant spirit of Nigerian Catholic thanksgiving processions. As the song progresses, it calls for instruments and joyful noise ("Aga m'eji ubọ wee kporo Chineke m'egwu"), making it a natural fit for the choir loft during the presentation of gifts.

Included at the end of the score is a complementary piece, "Nara Otito" (Receive our praise), which seamlessly continues the theme of offering gratitude to the Creator. Together, these sections provide a continuous, uplifting experience for the congregation, anchoring the liturgy in a deep sense of communal joy and thanksgiving.