Som Too Chukwu - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
32 downloads
Added Sep 28, 2025
Composer: Jude Nnam
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 3 pages

Som Too Chukwu by Jude Nnam — Lyrics

INTRO Ked' ihem g'enye Gị Chineke ọma nma zur'ahụ Ked' ihem ga emere Chineke Odogwu n'agha Ọbụ onye g'akachasị mere Chineke Odogwu n'agha Is'iyi nkendụ m o Agadagbachiriụzọ Chukwu nkenk'iyi n'ebu ogwe, abụ ọma kanyi ji bịa n'iru Gị Chineke! Abụ otito kanyi ji bịa ezi Chukwu TUTTI Soro m n'eto Ya n'eto Ya n'ọdịnmma Soro m n'eto Ya n'eto Ya n'ọdịnmma Chineke m o Eze, ya n'ọdịnmma ndị nke Chineke bịanụ Agam akọr'ụnụ ebube n'ịdịnmma Agam akọ Ihe Chukwu mere m o n'ọdị egwu, ịhụnanya Chineke karịcha Ihe Chukwu mere m o ewo ịhụnanya Chukwu Cha mgbe nịlem ekuru Gị Ị n'aza m eleg'anya n'ala Ọ n'aza m o eleg'anya n'ala Ọ n'aza m o eleg'anya n'ala Ọ n'alu ọlụ ebube Izu n'ime mkpa m kam bekuru Gị Okw'izara m o Chineke Onye d'izu Mgbe m kpokuru Gị Okw'izara m o Chineke Onye dịka Gị O abụ otito kam g'eji wee kele Gị Chukwu Nna
Read full lyrics

About Som Too Chukwu

"Som Too Chukwu" is a vibrant and joyful Igbo hymn of thanksgiving, composed by the renowned Jude Nnam. The title translates to an invitation: "Join me in praising God." From the very first notes, the song calls the congregation to reflect on God's mighty deeds and abundant blessings, asking what we could possibly give to the "Mighty in battle" who answers us whenever we call.

In the choir loft, this piece shines during the Offertory or as a lively Thanksgiving hymn. The verses beautifully describe bringing traditional instruments—the flute and the harp—alongside a sweet voice to make music for the Lord. It is a communal celebration of God's goodness, where the choir leads the people in declaring that His grace is as vast as the great ocean. The energetic rhythm and rich harmonies make it a favorite for festive Masses, lifting the spirits of everyone present.