SOM TOO CHUKWU - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
8 downloads
Added Sep 28, 2025
Composer: Jude Nnam
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 4 pages

SOM TOO CHUKWU by Jude Nnam — Lyrics

SOM TOO CHUKWU Kedi'hem genye Gi Chineke Omanmanma zur'ahu? Kedi'hem gaemere Chineke Odogwu n'agha? O bu onye gb'okochasi nmeso oma Chineke n'anyi bia n'iru Gi Chineke abu otito ka'nyi ji bia ezi Chukwu. Soro m n'eto Ya, n'eto Ya n'odi nma. Soro m tobe Ya n'odinma ndi nke Chineke bianu. Agamako onu, agamako ihe Chukwu meere mo n'odi egwu, i huru m n'anya Chineke karicha. Ihe Chukwu meere mo ewo ihunanya Chukwu, mgbe nile m bekuru Gi I n'aza m'elegh'anya n'azu n'ime mkpa m kam bekuru Gi. Oku'izara mo Chineke Onye dika Gi Ezigwe. O abu otito kam geji wee kele Gi Chukwu Nna mo, abu otito kam geji jaa Gi nma. O Chineke n'idi nma ebube Gi di ukwu. Aga m'eji ubo wee kporo Chineke m'egwu, wee kelee ya n'ih'omaomeere m. Aga m'eji une wee kelee Dinwenu. Aga m'eji ulum bu oro ya bu di uto. La la la la la la la la la. Kelee Ya n'ih'omaomeere m. Aga m'eji une wee kelee Dinwenu, oro Ya bu di uto. Ihe o meere mo, onu m'apughi kocha. Ngozi onyere mo, amara Ya dika ok'osimiri O Chineke mo. Ndu nk'onyere mo, ahuik'onyere mo, Oh, ihe o meere mo onu m'apughi kocha. Ihe o n'emeere mo m'egwu, onu m'apughi kocha.
Read full lyrics

About SOM TOO CHUKWU

"Som Too Chukwu" and its companion piece "Nara Otito" are vibrant expressions of thanksgiving, widely sung during the Offertory procession in Nigerian Catholic parishes. Composed by Jude Nnam, these pieces capture the joyful, rhythmic spirit of bringing gifts to the altar. The opening lines of "Som Too Chukwu" ask a profound question: "What shall I give to God, the Almighty in battle?" It sets a tone of deep gratitude, inviting the entire congregation to join in praising a God whose goodness is overwhelming.

As the choir leads the assembly, the music swells with promises to praise God with traditional instruments—the ubo and une—and with every part of one's being. The second section, "Nara Otito," flows naturally from this, asking the Creator to accept the praise offered by His children. Together, they form a continuous, uplifting suite that turns the presentation of gifts into a true celebration of God's endless blessings and mercy.