SOM TOO CHUKWU - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
12 downloads
Added Sep 28, 2025
Composer: Jude Nnam
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 4 pages

SOM TOO CHUKWU by Jude Nnam — Lyrics

[SOM TOO CHUKWUINTRODUCTION] Ked' ihem g'enye Gị Chineke Ọmanmanma zura ahụ? Ked' ihem gaemere Chineke Odogwu n'agha? Ọ bụ onye gaakọchasi nmeso ọma Chineke? N'arụbi ọma k'anyi ji bịa n'iru Gị Chineke, Abụ otito k'anyi ji bịa ezi Chukwu. [SOM TOO CHUKWUCHORUS] Soro m n'eto Ya, n'eto Ya n'ọdị nma Soro m tobe Ya n'ọdị nma Chineke mo Eze bube n'ịdị nma Aga m akọ ihe Chukwu meere mo n'ọdị egwu, Ị hụrụ m n'anya Chineke karịcha Mgbe nile m bekuru Gị ị n'aza m Elegh' anya n'azụ nime mkpa m kam bekuru Gị Ọkw' ịzara mo Chineke Onye dịka Gị Ez' igwe, O abụ otito kam g'eji wee kele Gị Chukwu Nna mo Abụ otito kam g'eji jaa Gị to kam ji ekele Gị O abụ otito kam g'eji wee to O Chineke n'ịdị nma Ebube Gị dị ukwu. [SOM TOO CHUKWUVERSE 1] Aga m eji ụbọ wee kpọrọ Chineke m egwu, Wee kelee Ya n'ih' ọma o meere m
Read full lyrics

About SOM TOO CHUKWU

"Som Too Chukwu" is a vibrant Igbo thanksgiving and offertory hymn composed by Jude Nnam. The opening words invite the listener to join in praising God, setting a joyful and communal tone for worship. The piece begins with a reflective introduction asking what one could possibly give to the Almighty God who provides everything, before breaking into a lively, rhythmic chorus of praise.

In the choir loft, this piece is a favorite for the presentation of gifts or during thanksgiving processions. The lyrics speak of God's boundless grace, describing His mercy as vast as the ocean. The verses allow the choir to express deep gratitude for life, answered prayers, and divine protection, declaring that human words are simply not enough to fully recount God's deeds.

The score also includes a lively second section, "Nara Otito," which functions as a joyful continuation of the offering. Here, the voices enter one by one—Bass, Tenor, Alto, and Soprano—building up a rich harmony that offers every part of oneself to the Creator. Together, these sections create a deeply moving and energetic offering of thanks that resonates powerfully with the congregation.