Full Lyrics
SOM TOO CHUKWU
Kedi'hem genye Gi Chineke Omanmanma zur'ahu? Kedi'hem gaemere Chineke Odogwu n'agha? O bu onye gb'okochasi nmeso oma Chineke n'anyi bia n'iru Gi Chineke abu otito ka'nyi ji bia ezi Chukwu.
Soro m n'eto Ya, n'eto Ya n'odi nma. Soro m tobe Ya n'odinma ndi nke Chineke bianu. Agamako onu, agamako ihe Chukwu meere mo n'odi egwu, i huru m n'anya Chineke karicha. Ihe Chukwu meere mo ewo ihunanya Chukwu, mgbe nile m bekuru Gi I n'aza m'elegh'anya n'azu n'ime mkpa m kam bekuru Gi. Oku'izara mo Chineke Onye dika Gi Ezigwe. O abu otito kam geji wee kele Gi Chukwu Nna mo, abu otito kam geji jaa Gi nma. O Chineke n'idi nma ebube Gi di ukwu.
Aga m'eji ubo wee kporo Chineke m'egwu, wee kelee ya n'ih'omaomeere m. Aga m'eji une wee kelee Dinwenu. Aga m'eji ulum bu oro ya bu di uto. La la la la la la la la la. Kelee Ya n'ih'omaomeere m. Aga m'eji une wee kelee Dinwenu, oro Ya bu di uto.
Ihe o meere mo, onu m'apughi kocha. Ngozi onyere mo, amara Ya dika ok'osimiri O Chineke mo. Ndu nk'onyere mo, ahuik'onyere mo, Oh, ihe o meere mo onu m'apughi kocha. Ihe o n'emeere mo m'egwu, onu m'apughi kocha.
NARA OTITO
REFRAIN
Chukwu biko naro tito nke umu Gi n'ebunye Gi. Onyeoma, Onyeoma Chukwu naro tito n'k'umu Gi n'ebunye Gi, Eze.
VERSE 1
Kanyi kelenu Chukwu ker'uwa Onyeobioma. Anyi gkele Gi Chineke di nma i n'eme nma. Otito nile n'adiri Chineke Onye ker'uwa choo Ya nma. Chukwu Okike anyi ekele na Gi Nna narotito.
VERSE 2
Irem geto Chukwu, olum geto Chukwu, obim geto Chukwu ker'uwa. Olisa i meka. Ihe i nemere m Chineke o di m'obiyto. Anyam geto Chukwu, ntim geto Chukwu, akam gakporo Chineke ubo, ubo ubo.