Full Lyrics
[CHORUS]
Soro m tobe Ya n'Ọ maramma, Eze el'igwe Nna naran'e
Kele m'o Ony'oma, ọlụm'e kelee Gị eh, buru egwu gbaba egwu jigi jigi yege yege kpororom ayamma k'anyị tobe Ya
Ony'ọma aka m dị n'elu oh
[VERSE 1]
Chineke Ony'ọma m eh, isi iyi nke ndụ, ihe I mere dị m mma
Chukwu m'o, a nam'e kele Gị, ekele m gaaya Gị eh
Chukwuọma agbata obi nwa ogbenye, naran'e kele m'o Ony'ọma
Ọlụm'e kelee Gị eh
[VERSE 2]
O ji ji jide mma, Chukwu Anya n'ele ụwa, Chukwuọma mar'obi m eh
Onye nwe m a nam'e kele Gị, Ọ bụ Gị nyere m ụlọ
Chukwuọma m'e a nam'e kele Gị eh
Onyinye maramma, ezigbo di maramma, nwunye n'ụmụ ọma maramma
Ọlụm'e kelee Gị eh
[VERSE 3]
Ọjịjamma dịrị Gị Chukwu Ony'ọma n'eme mma ebebe
Ọ kaa Ọ mee Onyeeze, Ị bụ ọkaka mbụnielu
Ọ kaa Ọ mee Eze, Ị bụ ọkaka m'o dịrị Gị Chukwu
Nara mbụnielu na ngọzi Gị a wụsawo m'o
Yege yege jigi jigi jigi ye
Yege yege jigi jigi jigi ye
Yege jigi jigi yege yege yege yege yege ji
Yege jigi jigi yege yege yege yege yege ji
Jigi jigi jigi ye
[PRAYER OF THE FAITHFUL]
Chineke, biko emehiewo m'o doo
K'igbaghara m'o n'eme