Soro M Tobe Ya - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
2 downloads
Added Jul 30, 2026
Composer: Chukwujekwu Nweke
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 3 pages

Soro M Tobe Ya by Chukwujekwu Nweke — Lyrics

[CHORUS] Soro m tobe Ya n'Ọ maramma, Eze el'igwe Nna naran'e Kele m'o Ony'oma, ọlụm'e kelee Gị eh, buru egwu gbaba egwu jigi jigi yege yege kpororom ayamma k'anyị tobe Ya Ony'ọma aka m dị n'elu oh [VERSE 1] Chineke Ony'ọma m eh, isi iyi nke ndụ, ihe I mere dị m mma Chukwu m'o, a nam'e kele Gị, ekele m gaaya Gị eh Chukwuọma agbata obi nwa ogbenye, naran'e kele m'o Ony'ọma Ọlụm'e kelee Gị eh [VERSE 2] O ji ji jide mma, Chukwu Anya n'ele ụwa, Chukwuọma mar'obi m eh Onye nwe m a nam'e kele Gị, Ọ bụ Gị nyere m ụlọ Chukwuọma m'e a nam'e kele Gị eh Onyinye maramma, ezigbo di maramma, nwunye n'ụmụ ọma maramma
Read full lyrics

About Soro M Tobe Ya

"Soro M Tobe Ya" is a vibrant call to praise, inviting the whole congregation to join in thanking God for His endless goodness. Written by Chukwujekwu Nweke, this piece is deeply rooted in traditional Igbo musical styles, capturing the infectious energy of a highlife-inspired thanksgiving. The title itself is a joyful invitation to praise, setting a communal tone right from the first beat. It is the kind of song that naturally gets a choir swaying in the loft, perfect for a lively Offertory procession or a special thanksgiving Mass.

What makes this arrangement so special is its use of rhythmic, onomatopoeic sounds—like "jigi jigi yege yege kpororom"—which mimic the driving beat of traditional percussion instruments. The verses count our everyday blessings, thanking God for the gift of life, for family, and for lifting up the poor. As the song builds through its three verses, the syncopated vocal lines create a rich, percussive texture that feels both deeply spiritual and wonderfully celebratory.

The score also includes a short, solemn setting for the Prayer of the Faithful titled "Chineke, Emehiewo m". This brief penitential response provides a striking contrast to the exuberant praise of the main song, offering choirs a beautiful, harmonized plea for God's mercy to use during the intercessions.