Full Lyrics
REFRAIN
Som kene Chukwu n'Ọ n'eme mma
Som kene Chukwu n'Ọ n'eme mma;
E, Chi dị mma, dị mma naeme mkpa m o!
Chi naaza m ekpere
Echete obi esieke m O, me Ọ kachie
Ama ama amasia masi Ebube dike, Onye mmeri, Oke Mmụọ
Olo l'ihe lol' ihe lol' ihe lol'enyi Ebube mbekumbe mo
Nkume mgbe ebighịebi O, ke mmanwụ naeti O nwe ya
Igwe! Soro mo k'anyị jee tụọrọ ya mma mma
sị Ya n'Omeela, sị Ya daalụ o!
Olisa nke igwe O, me Ọ kachie, Aka m dị n'elu Chukwuọma
nara aja ekele mo! Som kene! Som kene!
Som kene Chukwu; Soro m kene Chukwu n'Ọ naeme mma!
VERSE 1
Ife ọma Ọ nụ m'apụghị ịkọcha ya!
Chi naarụrụ mo!
Obi nasọ mo nwa nne m
VERSE 2
K'anyị Bịa Soro nu mo!
K'anyị mee ya eze!
VERSE 3
Ike buru ukpa ekele mo!
Aga m eje tụọrọ Ya mma mma!
CHORUS
Ekenee Dike nanke Ome ọzọ