SOMKENECHUKWU - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
2 downloads
Added Jul 30, 2026
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Staff & Solfa
Language: Igbo
Pages: 3 pages

SOMKENECHUKWU by Fr. Bart C. Ezeokafor — Lyrics

REFRAIN Som kene Chukwu n'Ọ n'eme mma Som kene Chukwu n'Ọ n'eme mma; E, Chi dị mma, dị mma naeme mkpa m o! Chi naaza m ekpere Echete obi esieke m O, me Ọ kachie Ama ama amasia masi Ebube dike, Onye mmeri, Oke Mmụọ Olo l'ihe lol' ihe lol' ihe lol'enyi Ebube mbekumbe mo Nkume mgbe ebighịebi O, ke mmanwụ naeti O nwe ya Igwe! Soro mo k'anyị jee tụọrọ ya mma mma sị Ya n'Omeela, sị Ya daalụ o! Olisa nke igwe O, me Ọ kachie, Aka m dị n'elu Chukwuọma nara aja ekele mo! Som kene! Som kene! Som kene Chukwu; Soro m kene Chukwu n'Ọ naeme mma!
Read full lyrics

About SOMKENECHUKWU

"Somkenechukwu" is a vibrant Igbo thanksgiving song that invites the entire congregation to join in praising God for His endless goodness. The title translates to "Join me to thank God," setting a joyful and communal tone right from the first beat. It is an ideal piece for the Offertory or Thanksgiving procession, where the choir and the people bring their gifts and gratitude to the altar.

The lyrics are a heartfelt declaration of God's faithfulness, singing that His good deeds are simply too numerous to count. The melody builds with energetic praise, calling God the eternal rock ("Nkume mgbe ebighịebi") and the victorious warrior ("Ebube dike, Onye mmeri"). Choirs love this piece for its lively, rhythmic drive and its powerful call to crown God as King, making it a deeply uplifting addition to any festive Mass or celebration.