Etu Jesu Siri Nwuo by Fr. Ezenduka — Lyrics

Fr. Ezenduka Igbo Burial / Funeral Hymns Entrance songs Easter Hymns Solfa notation

Full Lyrics

Etu Jesu siri nwụọ kulitekwa n'ọnwụ, Etu ahụ ka Nna g'esi kulite ndị niile nwụrụ na Kristi. Etu mmadụ niile siri nwụọ n'aka Adam, Etu ahụ ka mmadụ niile g'esi keta ndụ n'aka Kristi. Alleluia, Alleluia, Alleluia, Alleluia, Alleluia.

Download the sheet music

Etu Jesu Siri Nwuo

Etu Jesu Siri Nwuo

By Fr. Ezenduka
Solfa
Igbo
2 pages
23 Downloads
Burial / Funeral Hymns Entrance songs Easter Hymns
0 0

More lyrics you may want