BIA MUO NSO by Peter Egbo — Lyrics

Peter Egbo Igbo Latin Pentecost Hymns Entrance songs Solfa notation

Full Lyrics

[CHORUS] Bịa Bịa Mụọ Nsọ, Osekuluwa nk'ife, Si n'enigwe zidata ife Gị, Ife gị na'mụka n'uke. [SOPRANO] Bịa Nna ndị ogbenye, N'elonyi nyeni kentasiobi bịa. Bịa Onyebuife ndị ninedindụ. [TENOR] Ngị Onyentasiobi kasị mma, Ngị b'ony'ọbịa n'enye anụrị n'obi. Ngị Onye n'enye nwondụ anyị, Ngị bụ ndò n'ekpomọkụ, Ngị bụ ndò ntasi obi. [BASS] N'oke Ngị na nsogbu buezumike. [SOP & ALTO] Ife dị anwanwụ, Ife mụ odingọzi, Chukwu n'im'obi ndị nile kwelụnụ. [SUP & ALTO] I wepụ gratia Gị, Ọnwero ife dị n'ime mmadụ dị ọcha, If'ọma dị n'ime ya apụa. [BASS] O butozia ife rụl'arụ, Biko sachapụ ntụntụ njọ anyị. O butozia ife nil'arụ, Gbasa mmiri n'obi kpọrọ nkụ, Gwọọ ọrịa anyị ga. [TENOR] Tinye umeanin'obi eirike, Munye ọkụ n'obi jụrụ oyi, Duzie ndị n'eme nyefeụzọ, Ndị n'efe gị onyinye isaa gị dị asọ. [SOP & ATTO] Nye ndị kwelụnụ, Ndị chekwubelu na gị. [TUTTI] N'isi njedebe ny'anyị nzọpụta, N'ụgwọ direzi omume, Ny'anyị aṅụlị ebebe. Amen, Alleluia.

Download the sheet music

BIA MUO NSO

BIA MUO NSO

By Peter Egbo
Solfa
Igbo, Latin
2 pages
9 Downloads
Pentecost Hymns Entrance songs
0 0

More lyrics you may want