Oru Chî Bu Kwamgbe by Adawai James — Lyrics

Adawai James Igbo Celebrations Non-Liturgical / Special Choir Arrangements Hymns Solfa notation

Full Lyrics

INTRO / CHORUS Chineke Chukwu nara ekele m jiri bịa n'ihu gị, Maka ihe ị naemere m eh, a bịara m ka m sị gị dalụ n'gọzi Chi m. Kwamgbe Chineke naemere m mma eh, kwamgbe ka o naeleta m m'a jụ m o. Kwamgbe ka o naemere m mma, kwamgbe kwamgbe. Ọrụ ọma ya kwamgbe kwamgbe. Bụsọ m ka o hụrụ n'anya, lekwa kwa nụ m o gịnị ka m gaebunye ya. Naemere m mma kwamgbe kwamgbe, Ọrụ ọma ya naeme ka obi naatọ ka ala m n'obi kwamgbe kwamgbe. O naeleta m mgbe dum mgbe dum mgbe niile kwamgbe, Nwanne m ihe o naemere m o eh, o na chukwu m ra a sị m aga m akọ. Kwamgbe ka o naemere m mma kwamgbe kwamgbe. Ọrụ ọma ya kwamgbe kwamgbe. Kwarị ụwa niile ihe o naemere m o, n'em bịa ka anyị hụrụ na Chineke. Kwamgbe ka o naemere m mma kwamgbe kwamgbe. Ọrụ ọma ya kwamgbe kwamgbe. Naemere ndị ya kwamgbe kwamgbe. VERSE 1 Akụkọ juru m ọnụ, mana m aghị m ebe m gaebido, lekele ọrụ eube. Chi m naarụrụ m ọrụ ọma, Chi m arụ kwamgbe. Ọrụ Chi naarụrụ m o bụrụ jure ju. Chi m naarụrụ m o n'elu ụwa, nwanne m tule kele ka anyị hụrụ n'o. Erib'ọma Chi m ọ rụ kwamgbe, tule kele ka anyị hụrụ n'o. Jure ju ka anyị kọrọ ya ọ rụ kwamgbe, tule kele tule ha chọ yi. Fefe fe! Hụrụ gị n'anya gbọrọ ya egwu tere ya egwu bute onyinye. Nye ị gaakwa kwuru ya ekwe kuoro ya ụdụ dum ekele ka m gaenye ya, ọ bụ o naemere m ihe ọma. VERSE 2 Ihe mma tụghị anyị ka Chineke meere m, were tinye jara ekele n'e. Leghị anya ka Chineke bugoro gị me gị mma, jaba Chineke m. Ebe n'ne leghị anya ka bugoro gị, ị gaakwa jaba Chineke m ma ị gaakwe. Bunye ya onyinye kwamgbe. VERSE 3 Onye ọma ka ị bụ ịhụnanya gị dịka okosimiri ọ kacha. Gharọ le ni ihe ọma a naemere m o. O naechebe m kwamgbe kwamgbe, o naeduba m kwamgbe kwamgbe, o naakwọ m ụzọ. Ọrụ ọma Chineke naarụrụ m bụ kwamgbe, ikuku o naenye m bụ ọ rụ kwamgbe. Naemere m m'o kwamgbe, ọrụ ọma ya kwamgbe. Ihe oriri bụ kwamgbe, m'e so mmanya bụ kwamgbe ihe o nani le bụ kwamgbe. Mani le bụ kwamgbe, gịnị ka ị gaemere Chukwu? Nye ya ito kwamgbe, a ga m aga nye ya ekele Chi m n'e la. Kwamgbe kwamgbe kwamgbe kwamgbe Chi m n'e la. SECTION 3 N gosi Chineke b'arụba n'ezie, lele m o lele m o ọ na b'arụba n'ezie, Ọ b'arụba n'ezie, ọ b'arụba n'ezie. Wụsa m mma ya n'ke b'arụba n'ezie. SECTION 4 Kwamgbe kwamgbe kwamgbe kwamgbe kwamgbe kwamgbe. Mgbe niile oge niile Chineke m gọzie m mgbe a ka Chineke naeleta m o. Jụọ onwe m sị o gịnị ka m gaemere Chi m o. Ka anyị jebe jebe jebe jebe kwamgbe kele ya. Buli te i k'o nzọpụta elu gọzie aha ya bulie aha ya kpọkuo aha ya. Kpọkuo aha ya mgbe dum. Kele ya mgbe dum. B'arụba n'ezie.

Download the sheet music

Oru Chî Bu Kwamgbe

Oru Chî Bu Kwamgbe

By Adawai James
Solfa
Igbo
5 pages
25 Downloads
Celebrations Non-Liturgical / Special Choir Arrangements Hymns
0 0

More lyrics you may want