Oru Chî Bu Kwamgbe - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
25 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Adawai James
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 5 pages

Oru Chî Bu Kwamgbe by Adawai James — Lyrics

INTRO / CHORUS Chineke Chukwu nara ekele m jiri bịa n'ihu gị, Maka ihe ị naemere m eh, a bịara m ka m sị gị dalụ n'gọzi Chi m. Kwamgbe Chineke naemere m mma eh, kwamgbe ka o naeleta m m'a jụ m o. Kwamgbe ka o naemere m mma, kwamgbe kwamgbe. Ọrụ ọma ya kwamgbe kwamgbe. Bụsọ m ka o hụrụ n'anya, lekwa kwa nụ m o gịnị ka m gaebunye ya. Naemere m mma kwamgbe kwamgbe, Ọrụ ọma ya naeme ka obi naatọ ka ala m n'obi kwamgbe kwamgbe. O naeleta m mgbe dum mgbe dum mgbe niile kwamgbe, Nwanne m ihe o naemere m o eh, o na chukwu m ra a sị m aga m akọ. Kwamgbe ka o naemere m mma kwamgbe kwamgbe. Ọrụ ọma ya kwamgbe kwamgbe. Kwarị ụwa niile ihe o naemere m o, n'em bịa ka anyị hụrụ na Chineke. Kwamgbe ka o naemere m mma kwamgbe kwamgbe. Ọrụ ọma ya kwamgbe kwamgbe. Naemere ndị ya kwamgbe kwamgbe. VERSE 1 Akụkọ juru m ọnụ, mana m aghị m ebe m gaebido, lekele ọrụ eube. Chi m naarụrụ m ọrụ ọma, Chi m arụ kwamgbe. Ọrụ Chi naarụrụ m o bụrụ jure ju. Chi m naarụrụ m o n'elu ụwa, nwanne m tule kele ka anyị hụrụ n'o. Erib'ọma Chi m ọ rụ kwamgbe, tule kele ka anyị hụrụ n'o.
Read full lyrics

About Oru Chî Bu Kwamgbe

"Oru Chî Bu Kwamgbe" is a vibrant Igbo song of thanksgiving that celebrates the unending goodness and continuous work of God in our lives. The title translates to "The work of God is forever," and the lyrics are filled with awe at His boundless love, protection, and blessings. The singer reflects on how God's grace flows like a mighty river, asking what they could possibly offer in return for such unceasing favor, ultimately deciding to bring gifts, songs, and joyful praise.

Composed by Adawai James, this piece is structured with a lively, rhythmic energy that makes it a favorite for festive occasions, harvest thanksgivings, and special choir presentations. The arrangement features dynamic call-and-response sections, building up to a spirited climax where the choir repeatedly proclaims "kwamgbe" (forever/always). It is a song that naturally invites the congregation to dance and rejoice, capturing the exuberant spirit of Nigerian Catholic worship.