ỌRỤ CHI BỤ KWAMGBE - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
4 downloads
Added Jul 30, 2026
Composer: ADAWAI JAMES
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 5 pages

ỌRỤ CHI BỤ KWAMGBE by ADAWAI JAMES — Lyrics

INTRO Chineke Chukwu, na ekele njiri bịa n'ihu gị Maka ihe ị naemere m eh A bịara m ka m sị gị dalụ ngọzi Chi m o CHORUS Kwamgbe Chineke n'emere m mma eh Kwamgbe k'ọ n'eleta m o N'ajụ n'ọ bụ sọ m k'ọ hụrụ n'anya Lekwanụ m o, gịnị ka m bụkwanụ n'ụwa O jie leta m o mgbe dum, mgbe nile Kwamgbe nwanne m, ihe o mere m o eh Ọ n'echu m ụra, a sị m a ga m akọ Kwarụwanụ le ihe o mere m o Ụmụ nne m bịakwanụ hụrụ na Chineke n'emere m mma Kwamgbe kwamgbe, ọrụ ọma ya Kwamgbe kwamgbe, n'emere ndị ya Kwamgbe kwamgbe VERSE 1 Akụkọ juru m ọnụ mana maghị m ebe m gaebido Lekel' ọrụ ebube Chi m naarụrụ m o n'elu ụwa Nwanne m tule kele, ka ị hụrụ n'o tefefe Hụrụ gị n'anya, gbara ya egwu, tere ya egwu
Read full lyrics

About ỌRỤ CHI BỤ KWAMGBE

"Ọrụ Chi Bụ Kwamgbe" is a vibrant Igbo thanksgiving song that celebrates the endless, continuous nature of God's goodness. The title points to a simple truth: God's work in our lives never stops. From the very first a cappella notes, the song sets a tone of deep gratitude, with the singer admitting that they have so many testimonies they hardly know where to begin ("Akụkọ juru m ọnụ mana maghị m ebe m ga-ebido").

In the choir loft, this piece is a joy to sing during the Offertory or a special thanksgiving procession. The lively allegretto tempo naturally invites the congregation to sway and step forward. As the verses unfold, the lyrics call on everyone to bring their gifts and join in the dance ("Bute onyinye m o"), making it a perfect soundtrack for the moment the community brings their offerings to the altar.

What makes this arrangement special is how it builds. After moving through the verses, it opens up into a joyful, layered coda where the solo voice soars over the choir's rhythmic chants of "Kwamgbe kwamgbe." It captures that authentic Nigerian Catholic spirit of lifting the cup of salvation and praising God without holding back.