Full Lyrics
[REFRAIN]
Onye nzoputa anyi ekuligo n'onwu
Onye siri n'onwu kulite n'ubochi nk'ato
k'O siri kwu, rogoro n'eluigwe
Anyi n'ario Gi k'I mee k'anyi hu Gi k'I siri di n'eluigwe
[VERSE 1]
K'anyi tobe ih'omimi k'otito nwa nke Chukwu
Onye siri n'onwu kulite k'O siri kwu
mgbe Ono n'uwa na achi eze n'eluigwe
[VERSE 2]
Kristi nwa Chukwu di ndu buru nma
bur'azi Chukwu
O togboro ndu ya wee ra l'onwu iji gbaputa
madu n'onwu ebighebi
[VERSE 3]
Onye nzoput'anyi esigb'onwu kulite di k'O si kwu
Iji mee k'okwukwe anyi were di ike
Onyekwa l'anyi chekwube nketa ndu ebighebi
n'ala uwa ozo
[VERSE 4]
Ndi na adobe iwu nke Chukwu
Idi n'edobe iwu nke Chukwu
ga ekulite n'onwu
Idi n'afu Jesu n'anya
ganata ngozi nke ya
Alleluia Alleluia Alleluia n'ebe kach'elu
ngozi diri ndi bi n'uwa nii ihe ha n'aso Chukwu
Amen, Amen, Amen, Amen