Onye Nzoputa Anyi Ekuligo N'onwu - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
1 downloads
Added Sep 29, 2025
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 3 pages

Onye Nzoputa Anyi Ekuligo N'onwu — Lyrics

[REFRAIN] Onye nzoputa anyi ekuligo n'onwu Onye siri n'onwu kulite n'ubochi nk'ato k'O siri kwu, rogoro n'eluigwe Anyi n'ario Gi k'I mee k'anyi hu Gi k'I siri di n'eluigwe [VERSE 1] K'anyi tobe ih'omimi k'otito nwa nke Chukwu Onye siri n'onwu kulite k'O siri kwu mgbe Ono n'uwa na achi eze n'eluigwe [VERSE 2] Kristi nwa Chukwu di ndu buru nma bur'azi Chukwu O togboro ndu ya wee ra l'onwu iji gbaputa madu n'onwu ebighebi
Read full lyrics

About Onye Nzoputa Anyi Ekuligo N'onwu

"Onye Nzoputa Anyi Ekuligo N'onwu" is a triumphant Igbo Easter hymn that announces the core of the Christian faith: the Resurrection. The title translates to "Our Savior has risen from death," and the song captures the pure joy of Easter morning. It reminds the congregation that Christ rose on the third day, just as He promised, and ascended into heaven.

In the choir loft, this piece is a favorite for the Easter season, often sung as an Entrance or Recessional hymn to set a tone of victory and celebration. The verses reflect on the mystery of Christ laying down His life to save humanity from eternal death, and pray that this truth strengthens our faith. As the song builds to its final verse, it breaks into a joyful "Alleluia," promising eternal life and blessings to those who keep God's commandments. It is a powerful expression of hope that resonates deeply with the faithful during the Easter liturgy.