Full Lyrics
John n'eti mkpu ọ sị,
Onye n'abịa n'azụ m o.
N'ezie Onye n'abịa n'azụ m o, e wo!
Onye n'abịa n'azụ m o, n'azụ m o eh.
Ọ ka m ike,
Onye nwe m nwe ike,
Ị tọpụ akpụkpọ ụkwụ ya.
Onye nwe m nwe ike,
Ị tọpụ akpụkpọ ụkwụ ya.
Ọ n'abịa oh, ọ n'abịa m n'azụ.
Onye nwe m nwe ike,
Guzo n'ihu ya.
Onye nwe m nwe ike,
Guzo n'ihu ya.
Ọ n'abịa oh, ọ n'abịa m n'azụ.
John n'eti mkpu,
Ọ n'eti mkpu n'ọhịa,
N'eti mkpu n'ọhịa,
Maka na Onye ka ya ike n'abịa.