Full Lyrics
Onye bu eze nke ebube
Onye bu eze nke ebube
Onye bu eze nke ebube
Uh, nke ebube
O bu Onye nw'anyi
Meghe'oba gi nwanne m ka O bata
n'ihe n'O bu Onye kere
wadooro Ya onodu
na ndu gi n'ihe n'O bu Onye kere
O n'uzo ompu bulie n'isi unu elu
O n'uzo ompu bulienu, bulienu kulie
kulienu elu, kulie kulie, kulienu
ka eze di ebube wee bata
Onye bu ez'ebube a, Onye nw'anyi
Onyekwa bu ez'ebube a?
Di mkpa, Dike, Dike,
Onye nw'anyi bu dike ogu n'agha
Onye bu ez'ebube a,
Dinwenu nk'igwe ndi agha
Dike n'agha,
O bu Ya bu eze di ebube, Eze Dike
Dinwenu nk'igwe ndi agha
O bu Ya bu Eze'ebube.