OGE'RUGO by INNOCENT OKECHUKWU — Lyrics

INNOCENT OKECHUKWU Igbo Offertory Hymns Hymns Staff & Solfa notation

Full Lyrics

INTRO Ogerugo, ogerugo, k'anyi kene ya N'ezie but' onyinye gi. Ogerugo, bia nye y'ekene, K'anyi nye Chineke onyinye ruru ya si, Nare ekene Chimoo Eh! Ogerugo, k'anyi nye y'onyinye. REFRAIN Bute n'onyinye dinma bia kene ya, Bute n'onyinye dinma n'obi ocha, Onyiny' obi umeala, Onyiny' obi ocha, Were onyinye dinma bia si ya Nna daalu. VERSE 1 Chukwu ebuka oluaka ya amaka. Ngozi Chineke asogbue moo! K'anyi nye y'onyinye. VERSE 2 Ogerugo, k'anyi nye y'ekene, But' onyinye dinma, k'anyi jee kene ya, Onyinye si n'obi, ka Chineke n'acho, Were onyinye dinma bia si ya Nna daalu. VERSE 3 Onye fe Eze Eze rute y'aka Onye fe Eze Eze rute y'aka I kene ya na nk'o mere gi, O g'eme re gi ozo maka na, Onye fe Eze Eze rute y'aka OSTINATO Nye nu ya Biko, k'anyi nye y'ekene, Ogerugo, Ogerugo, ezi nwam! Nye y'ekene, kene Chukwu, Kene ya eh! Nwannem. Nye y'ekene, kene ya, kene ya, kene Chineke, Chineke, Biko k'anyi nye y'ekene, nwannem! Ogerugo, nye y'ekene, nye y'ekene, nye y'ekene, ezinwam, nye y'ekene, ACCAPELLA Ogerugo, k'anyi nye y'ekene, eh! Chukwu oma

Download the sheet music

OGE'RUGO

OGE'RUGO

By INNOCENT OKECHUKWU
Staff & Solfa
Igbo
10 pages
2 Downloads
Offertory Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want