Full Lyrics
CHORUS
A sị mụ kam kọọrọ gị n'ihe ọma Chineke n'emelu mo naọrịka
A sị mụ kam booro gị nọ bụ Chukwu Chukwu
Chukwu Chukwu Chukwu Okaka n'ị bụ Chukwuo
Ma Chukwu ọma naagọzi m nara n'ekele mo
Okaka n'odu m aka mu dị n'elu
Onye nwere gị onwekwalu ihe niile
Onwekwaluzi n'udo maka n'ị bụ Chukwu ọma
VERSE 1
Mgbe ihe nesiri mu ike ị zọpụtara mo
K'ozi mgbe m nọzi n'ọrịa ọgwụgwọ nsọ gị
Gọzie m Nna ekwena ka ndị ụwa chịa mo
Oh doh biko Chukwuo
VERSE 2
Ma oge ọwụna sashi m'ike ị zọpụtara mo
K'ozi mgbe ọrụ m sibelu ike ọ ga n'iru gị
Gọzie m Nna ekwena ka ndị ụwa chịa mo
Oh doh biko Chukwuo
VERSE 3
Ma a ga m ewe egwu dị mma
Maka n'ị zọpụtara mo
M tewe tewe tewe tewe egwu gị eh
Gọzie m Nna ekwena ka ndị ụwa chịa mo
Oh doh biko Chukwuo ma