CHUKWU OMA - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
4 downloads
Added Sep 29, 2025
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Staff & Solfa
Language: Igbo
Pages: 9 pages

CHUKWU OMA by Maduabuchi Macdonald — Lyrics

CHORUS A sị mụ kam kọọrọ gị n'ihe ọma Chineke n'emelu mo naọrịka A sị mụ kam booro gị nọ bụ Chukwu Chukwu Chukwu Chukwu Chukwu Okaka n'ị bụ Chukwuo Ma Chukwu ọma naagọzi m nara n'ekele mo Okaka n'odu m aka mu dị n'elu Onye nwere gị onwekwalu ihe niile Onwekwaluzi n'udo maka n'ị bụ Chukwu ọma VERSE 1 Mgbe ihe nesiri mu ike ị zọpụtara mo K'ozi mgbe m nọzi n'ọrịa ọgwụgwọ nsọ gị Gọzie m Nna ekwena ka ndị ụwa chịa mo Oh doh biko Chukwuo
Read full lyrics

About CHUKWU OMA

"Chukwu Oma" is a vibrant Igbo thanksgiving song that bursts with gratitude for God’s unfailing goodness and protection. The title translates to "Good God," and the lyrics reflect a deeply personal testimony of faith. The singer recounts how God stepped in during times of hardship and sickness, bringing healing and deliverance. It is a joyful declaration that anyone who has God has everything they need, resting in the peace that comes from His presence.

In the choir loft, this piece is a natural fit for the Offertory or during a special thanksgiving procession. The melody is lively and rhythmic, inviting the congregation to sway and dance as they bring their gifts to the altar. The recurring plea, "ekwena ka ndị ụwa chịa mo" (do not let the world laugh at me), resonates strongly with the faithful, turning the song into both a prayer for continued grace and a celebration of victories already won.