Full Lyrics
[MALE VOICES AD LIB.]
Chukwu Onye ji ike niile,
I we gị agaang gị deebe nyi
wee ruon'oge i kpe zu? Chukwu!
Ọ bụ n'i ghọghị enye anyị ndụgze
kandi nkegi wee a nụrị nagị?
Ị bụ Chukwu mebere m o!
Anụla m ekpere unu
nụrịa nụ ụmụ m
aga m azọpụta unu.
[ANDANTE]
Kwupụta na mba niile
Onye we anyị
Onye we anyị
Unu dinke ya
Kwupụta na mba niile
Onye we anyị
Ka eluigwe nwa nile nụrịa!
Kwupụta na mba niile
Onye we anyị
Kanyị je
Kwupụta na mba niile
Onye we anyị
Kanyị nụrịa, fema
tooma nye ya otito
Onye we anyị
Kwupụta na mba niile
Onye we anyị
Otito dịrị Nna
Kwupụta na mba niile
Onye we anyị
Nwa ya bụ Jesụ Kristi Onye we anyị
Kwupụta na mba niile
Onye we anyị
na Mmụọ Nsọ
Onye bi n'ime anyị
Kwupụta na mba niile
Onye we anyị
kita
na Mmụọ Nsọ
Onye we anyị
Kwupụta na mba niile
Onye we anyị
Otito dịrị gị Nna!
waebebe
Kwupụta na mba niile
Onye we anyị
Otito dịrị gị Nna!
[ALLEGRETTO]
Chukwu bụ odogwu
Chukwu bụ odogwu
Chukwu bụ odogwu
Chukwu! Chukwu! Chukwu!
Onyeọma Jesus!
Chukwu bụ odogwu!
Tobenu Chineke Nna! Kanyị bunye Nna
Tobenu Chineke Ezeọma
Chukwu bụ odogwu!
Chukwu! Chukwu!
Tobenu Chineke Nna, Kanyị bunye Nna
Agụ n'eche mba
Igwe
Odogwu! e! e! e! e!
Kpọọ ya Ikenga
Onye keluwa niile kanyị bunye nna
Kanyị bunye ya otito
Kanyị bunye nna
Onye n'eye anyị bu eze
ụmụnnem
Toonu tobenu Onye keluigwe. e! e! e!
Toonu Christi
Onye nwe anyị bụ Chukwu
Onye keluwa niile kanyị jee too ya.
Onyeọma Chineke m o!
Otito dịrị Nna ji ike niile Nwa ya bụ Jesụ.
O! Chineke m o!
Otito dịrị Nna Jesụ Christi odogwu!