Full Lyrics
CHORUS
Obi m sara mbara ịto Gị,
Obi m sara mbara ịto Gị.
Obi m sara mbara ịto Gị,
Obi m sara mbara ịto Gị.
Obi m sara mbara ịto Gị,
Obi m sara mbara ịto Gị.
Obi m sara mbara ịto Gị,
Otu aka n'erumba, is'iyi nke ndụ,
Obi m sara mbara ịto Gị.
Otu aka n'erumba, ọbiajụlụ m'oh,
Obi m sara mbara ịto Gị.
Onye p'arụ mba, Ony'ọma,
Obi m sara mbara ịto Gị.
Chineke onye p'akọcha ih'ịn'eme?
Obi m sara mbara ịto Gị.
Onye p'akọcha ih'ịn'alụ?
Obi m sara mbara ịto Gị.
A gam'eburu otito bịa,
A gam'eburu ekele wee bịa,
Obi m sara mbara ịto Gị.
VERSE 1 (BASS)
Ọ bụrụ na m lee anya n'akụkụ m niile,
m pụhụ ihe Chineke meere m.
Na m lee anya n'akụkụ m'oh,
n'akụkụ m'oh a gam'ahụ ih'ahụ m g'eji wee bịa kele ya.
Odogwu eh, Ony'ọma, ony'obi ọma.
VERSE 2 (BASS)
Nwannem bilie biko bịa k'anyị jee nye Chi anyị ekele,
bilie biko bịa k'anyị jee nye Chi anyị ekele,
bilie biko bịa k'anyị jee nye Chi anyị ekele,
bilie biko bịa k'anyị jee nye ya ekele.
A gam'enye Chineke ekele,
a gam'atụrụ Chineke mma mma n'ihi n'ọdị mma.
SECTION 3
Obi m'oh, Obi m'oh,
Obi m'oh, Obi m'oh kele ya.
Obi m'oh kele ya.
Obi m'oh jaa ya mma.
Obi m'oh kele ya ewo.
Obi m'oh jaa ya mma.
K'anyị kele Chineke,
Ome mma k'anyị kele ya.
Obi m'oh k'anyị kele ya.
Ih'omererika, Obi m'oh kele Chukwu.
Akụ n'ụba niile si n'aka Chineke k'anyị kele ya.