OBI M SARA MBARA ITO GI - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
0 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Christian Oforma
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 5 pages

OBI M SARA MBARA ITO GI by Christian Oforma — Lyrics

CHORUS Obi m sara mbara ịto Gị, Obi m sara mbara ịto Gị. Obi m sara mbara ịto Gị, Obi m sara mbara ịto Gị. Obi m sara mbara ịto Gị, Obi m sara mbara ịto Gị. Obi m sara mbara ịto Gị, Otu aka n'erumba, is'iyi nke ndụ, Obi m sara mbara ịto Gị. Otu aka n'erumba, ọbiajụlụ m'oh, Obi m sara mbara ịto Gị. Onye p'arụ mba, Ony'ọma, Obi m sara mbara ịto Gị. Chineke onye p'akọcha ih'ịn'eme? Obi m sara mbara ịto Gị. Onye p'akọcha ih'ịn'alụ? Obi m sara mbara ịto Gị. A gam'eburu otito bịa, A gam'eburu ekele wee bịa, Obi m sara mbara ịto Gị. VERSE 1 (BASS) Ọ bụrụ na m lee anya n'akụkụ m niile,
Read full lyrics

About OBI M SARA MBARA ITO GI

"Obi M Sara Mbara Ịto Gị" is a vibrant Igbo thanksgiving song by Christian Oforma that captures the sheer overflow of a grateful heart. The title evokes the image of a heart thrown wide open in praise, and from the very first measure, the music reflects this boundless joy. It is the kind of piece that brings a choir loft to life, driven by a rhythmic, repeating chorus that builds a deep sense of celebration.

The verses, led beautifully by the bass section, take a more reflective turn. The lyrics invite us to look around at every corner of our lives ("Ọ bụrụ na m lee anya n'akụkụ m niile") to see the countless things God has done. This shift from personal reflection to communal praise makes it a perfect fit for the Offertory procession or a lively Thanksgiving celebration, where the entire congregation is invited to rise and join in ("Nwannem bilie biko bịa k'anyị jee nye Chi anyị ekele").

Oforma’s arrangement shines in its dynamic call-and-response and the rich titles it uses for God—calling Him the source of life ("is'iyi nke ndụ") and the great warrior ("Odogwu"). By the time the choir reaches the final section, praising God as the source of all wealth and abundance, the song has transformed into a full, joyful declaration of faith that leaves everyone uplifted.