Full Lyrics
REFRAIN
Dinwenu Jesu nyere m aka ka m buru obe m
Wee rịa ugwu nke dị rị m
Soro gị nwụọ, soro gị kulite n'ọnwụ
Soro gị binyere Nna n'eluigwe.
VERSE 1
Jesu Chineke m, ị bịara n'ụwa were ahụ
N'anụzi anwụ n'ihi m
Ị tara ahụhụ dị egwu gbafuo ọbara gị
N'elu obe maka m
Kedụzi ebe m si akwụ gị ụgwọ?
VERSE 2
Jesu nwụrụ maka m
Onye nwe anyị nwụrụ maka m n'elu obe
O Jesu meenụ ka m were ndidi
Buru obe m nke m n'ihi gị onye nwe m.
VERSE 3
Ị jiri obe gị dọlite melu gotere
Mmadụ nile nzọpụta,
Nyere m aka ka m ghariju olu m
Tụfus'iwe ukwu nile ka m buru obe m
Soro gị nọnye, na rịa nke dị m
Soro gị nọnye n'an̄ụrị
N'ọk'a d'obi m n'ọ Kalvari.
VERSE 4
Onye ọbụla n'achọ iso m Jesu ojeozi m
Ka'lbawa nye achịcha pụz'anyị ọ rịa onye nwe m,
Ụwa nile n'aan̄ụrị n'ọnwụ gị na mbilite n'ọnwụ
Ma a gwanyị buru obe sobe gị n'ụzọ Kalvari
Anyị an̄ụrị ọsọ dị m
Tọpụ godi anyị agbụ n'ọtọ gbafuo ji chọwa gị ebe ịnọ
Chi doo gbaghara njọ n'inwenu anyị ebere.
VERSE 5
Sọọsọ gị m'eelam jide pre maka njọ anyị
Mee ka m buru obe m n'wet'a nzọpụta
Ekwekwọna ka ahụhụ ị tara n'am laa n'iyi.
VERSE 6
Ọtụtụ achọghị ibu obe, hụhụ onye nwe m
Wakuatụọ ya tụkwasara gị, O Jesu
Ka ị bọkọdọ obe nile
Sọ gị gbaghara anyị onye nwe m nyere m aka.
VERSE 7
I kwere anyị nkwa n'anyị buru obe sobe gị
Ị nye anyị okpu eze
Okpu n'nweke okpu otito.