Nyere M Aka Jesu Kam Buru Obem - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
2 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Jerome Ezeuzo
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 3 pages

Nyere M Aka Jesu Kam Buru Obem by Jerome Ezeuzo — Lyrics

REFRAIN Dinwenu Jesu nyere m aka ka m buru obe m Wee rịa ugwu nke dị rị m Soro gị nwụọ, soro gị kulite n'ọnwụ Soro gị binyere Nna n'eluigwe. VERSE 1 Jesu Chineke m, ị bịara n'ụwa were ahụ N'anụzi anwụ n'ihi m Ị tara ahụhụ dị egwu gbafuo ọbara gị N'elu obe maka m Kedụzi ebe m si akwụ gị ụgwọ? VERSE 2 Jesu nwụrụ maka m Onye nwe anyị nwụrụ maka m n'elu obe O Jesu meenụ ka m were ndidi Buru obe m nke m n'ihi gị onye nwe m. VERSE 3 Ị jiri obe gị dọlite melu gotere Mmadụ nile nzọpụta, Nyere m aka ka m ghariju olu m Tụfus'iwe ukwu nile ka m buru obe m
Read full lyrics

About Nyere M Aka Jesu Kam Buru Obem

"Nyere M Aka Jesu Kam Buru Obem" is a deeply moving Igbo Lenten hymn that calls us to walk the path of Calvary. The title translates to a heartfelt plea: "Help me, Jesus, to carry my cross." In the choir loft during the solemn season of Lent, this piece sets a tone of reflection and surrender. The lyrics speak of Christ’s immense sacrifice—taking on human flesh and shedding His blood on the cross—and ask for the grace to bear our own daily trials with patience.

Composed by Ezeuzo J. O., the song is structured with a recurring refrain that anchors the congregation in the central prayer of following Christ through death to resurrection. As the verses progress, they touch on the reluctance we often feel to carry our burdens, contrasting it with the promise of a crown of glory for those who endure. It is a fitting piece for the Stations of the Cross, Good Friday veneration, or any penitential moment in the Mass where the faithful are invited to unite their struggles with the sufferings of Christ.