Full Lyrics
[INTRO]
Nyenu Messiah, Messiah, nyenu Messiah, Messiah, unu ụmụ Chineke.
Nyenu Messiah, Messiah, nyenu Messiah, Messiah, nsọpụrụ na ike.
[SECTION A]
Nyenu Messiah, nyenu Messiah, unu ụmụ Chineke,
Nyenu Messiah, Messiah, unu ụmụ Chineke.
Nyenu Messiah nsọpụrụ, nsọpụrụ, nsọpụrụ doo,
Nye nụ Ya doo, nye nụ Ya doo,
Nyenu Messiah nsọpụrụ, nsọpụrụ na ike.
Nyenu Messiah nsọpụrụ aha Ya,
Kpọọnụ isiala nye Messiah n'ihi mma nsọ Ya,
N'ihi mma nsọ Ya, n'ihi nsọ.
[VERSE 3]
Olu Messiah dị n'elu mmiri,
Chineke nke ebube naagba egbe eluigwe,
Messiah nọ n'elu ọtụtụ mmiri.
[VERSE 4]
Olu Messiah naada n'ike n'ike, n'ike, n'ike, n'ike,
Olu Messiah naada n'ike n'ike, n'ịma mma, n'ịma mma,
Olu Messiah naetiwa osisi Cedar,
Messiah wee tiwasịa, tiwasịa, tiwasịa,
Osisi Cedar nke Lebanon tiwasịa.
Ọ naeme ka ha naawụlị elu dịka nwa ehi,
Bụ Lebanon na Sirion dịka nwa ehi.
[VERSE 7]
Olu Messiah naewapụta ire ọkụ,
Olu Messiah naeme ka ọzara mee mkpatu,
Messiah naeme ka ọzara Kadesh mee mkpatu.
[VERSE 9]
Olu Messiah naeme ka mgbada naeme nnele,
Ọ naekpọchapụkwa akwụkwọ osisi, osisi nke ọhịa,
N'ụlọ ukwu Ya, ihe niile naasị EBUBE,
Ihe niile naasị EBUBE, ihe niile naasị EBUBE.
[VERSE 1011]
Messiah naeduru, Ọ naeduru n'oche eze,
Messiah wee naedị, wee naedị dịka eze,
Messiah naenye ndị Ya ike,
Messiah gaeji udo gọzie ndị Ya!
EBUBE, EBUBE, ihe niile naasị EBUBE,
Ihe niile naasị EBUBE, EBUBE! EBUBE! EBUBE!
Ihe niile naasị EBUBE!