PSALM 29 - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
2 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Sam Ojukwu
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 5 pages

PSALM 29 by Sam Ojukwu — Lyrics

[INTRO] Nyenu Messiah, Messiah, nyenu Messiah, Messiah, unu ụmụ Chineke. Nyenu Messiah, Messiah, nyenu Messiah, Messiah, nsọpụrụ na ike. [SECTION A] Nyenu Messiah, nyenu Messiah, unu ụmụ Chineke, Nyenu Messiah, Messiah, unu ụmụ Chineke. Nyenu Messiah nsọpụrụ, nsọpụrụ, nsọpụrụ doo, Nye nụ Ya doo, nye nụ Ya doo, Nyenu Messiah nsọpụrụ, nsọpụrụ na ike. Nyenu Messiah nsọpụrụ aha Ya, Kpọọnụ isiala nye Messiah n'ihi mma nsọ Ya, N'ihi mma nsọ Ya, n'ihi nsọ. [VERSE 3] Olu Messiah dị n'elu mmiri, Chineke nke ebube naagba egbe eluigwe, Messiah nọ n'elu ọtụtụ mmiri. [VERSE 4] Olu Messiah naada n'ike n'ike, n'ike, n'ike, n'ike, Olu Messiah naada n'ike n'ike, n'ịma mma, n'ịma mma, Olu Messiah naetiwa osisi Cedar, Messiah wee tiwasịa, tiwasịa, tiwasịa,
Read full lyrics

About PSALM 29

When a choir takes up this setting of Psalm 29, the loft fills with a sense of awe and majesty. Composed by Sam Ojukwu for the Owerri Diocesan Synod in May 1988, this Igbo responsorial psalm is a vivid, dramatic musical reading of scripture. The music calls the children of God to give glory and strength to the Lord, moving through the verses with a rhythmic intensity that mirrors the text.

The verses paint a striking picture of God's power in nature. From the voice of the Lord thundering over the waters to the breaking of the cedar trees of Lebanon, the melody rises and falls with the storm. As the choir sings of the wilderness shaking and the temple crying out "Ebube!" (Glory!), the congregation is drawn into a profound moment of worship. It is a piece that demands energy from the singers, making it a memorable addition to any solemn Mass or special diocesan celebration.