NWATURU CHUKWU by Ezeimoh Chibuizem A — Lyrics

Ezeimoh Chibuizem A Igbo Agnus Dei (Lamb of God) Solfa notation

Full Lyrics

Nwatụrụ Chukwu, Onye naekpochapụ njọ nke ụwa, mee anyị ebere, O! mee anyị ebere. Nwatụrụ Chukwu, Onye naekpochapụ njọ nke ụwa, mee anyị ebere, O! mee anyị ebere. Nwatụrụ Chukwu, Onye naekpochapụ njọ nke ụwa, nye anyị udo.

Download the sheet music

NWATURU CHUKWU

NWATURU CHUKWU

By Ezeimoh Chibuizem A
Solfa
Igbo
1 page
0 Downloads
Agnus Dei (Lamb of God)
0 0

More lyrics you may want