NWATURU NKE CHUKWU by Stanley "Chenko" Onwuemeka — Lyrics
Stanley "Chenko" Onwuemeka IgboAgnus Dei (Lamb of God)Mass Settings Solfa notation
Full Lyrics
Nwaturu nke Chukwu
Onye n'ekpochapu njo uwa
Mee ebere, mee ebere
Mee ebere, mee anyi ebere
Nye anyi udo, nye anyi udo
Nye anyi udo, nye anyi udo
Nye anyi udo, nye anyi udo