Full Lyrics
ENGLISHVERSE 1
O Lamb of God, O Lamb of God,
who take away the sins of the world,
have mercy, O Lord, have mercy,
have mercy, O Lord, have mercy on us.
ENGLISHVERSE 2
O Lamb of God, O Lamb of God,
who take away the sins of the world,
grant us peace, O Lord, grant us peace,
grant us peace, O Lord, grant us peace.
IGBOVERSE 1
O Nwaturu nke Chukwu, Nwaturu,
Onye n'ekpochapu njo nke uwa,
mee ebere biko, mee ebere,
mee ebere biko, meere anyi ebere.
IGBOVERSE 2
O Nwaturu nke Chukwu, Nwaturu,
Onye n'ekpochapu njo nke uwa,
nye anyi udo biko, nye anyi udo,
nye anyi udo biko, nye anyi udo.