Obioha Ogbonna IgboAgnus Dei (Lamb of God) Staff & Solfa notation
Full Lyrics
VERSE 1 & 2
Nwaturu Chukwu, Nwaturu Chukwu
Onye n'ekpochapu njo nke uwa
Meere anyi ebere, meere anyi ebere, meere anyi ebere.
VERSE 3
Nwaturu Chukwu, Nwaturu Chukwu
Onye n'ekpochapu njo nke uwa
Nye anyi udo, nye anyi udo, nye anyi udo.