Full Lyrics
Nw'atụrụ, nw'atụrụ
Nw'atụrụ nke Chineke
Onye n'ekpochapụ, Onye n'ekpochapụ njọ nk'ụwa
Meere anyị ebere
Ebere
Nw'atụrụ nke Chineke
Nw'atụrụ nke Chineke
Onye, Onye n'ekpochapụ njọ nk'ụwa
Nye anyị udo, udo
Nye anyị udo, udo
Nye anyị udo, nye anyị udo