Full Lyrics
VERSE 1 & 2
Nwaturu Chukwu, Nwaturu Chukwu,
Onye n'ekpochapu, Onye n'ekpochapu
njo nke uwa, njo nke uwa,
mee r'anyi ebere, mee r'anyi ebere.
VERSE 3
Nwaturu Chukwu, Nwaturu Chukwu,
Onye n'ekpochapu, Onye n'ekpochapu
njo nke uwa, njo nke uwa,
nye nu anyi udo, nye nu anyi udo.