Nwaturu Chukwu by Lyte C. Onyema — Lyrics

Lyte C. Onyema Igbo Agnus Dei (Lamb of God) Solfa notation

Full Lyrics

Nwatụrụ Chukwu! Nwatụrụ Chukwu, Onye n'ekpochapụ njọ nke ụwa, Me r'anyị ebere, me r'anyị ebere, Me r'anyị ebere, me r'anyị ebere. Nwatụrụ Chukwu! Nwatụrụ Chukwu, Onye n'ekpochapụ njọ nke ụwa. Nye anyị udo oh nye anyị udo, Nye anyị udo nye anyị udo.

Download the sheet music

Nwaturu Chukwu

Nwaturu Chukwu

By Lyte C. Onyema
Solfa
Igbo
1 page
5 Downloads
Agnus Dei (Lamb of God)
0 0

More lyrics you may want