Ñuriwanu Oñu by Stephen Mmaduauihe — Lyrics

Stephen Mmaduauihe Igbo English Christmas Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Ụwa nile ñụrịwanụ ọñụ kwubenu ukwe otito n'ihi na amụworo anyị Onye nzọpụta aha ya bụ Immanuel. VERSE 1 Onye amụma Isaya bụrụ n'amụma sị nwagbọọ naamaghi nwoke gaatụrụ ime mụọrụwa nwa aha ya kpọ ya gaabụ Immanuel. VERSE 2 Mgbe amụrụ Onye nzọpụta ndị eze atọ si n'ọwụwa anyanwụ je ebe amụrụ ya ha nyere ya onyinye ọlaedo frankincense na myrrh. VERSE 3 Otito dịrị Chineke Nna dịrịkwa na Nwa ya na Mmụọ Nsọ etu o dịnị sị sị ka o gaadịgide o gaadịgide ruo mgbe ebighị ebi.

Download the sheet music

Ñuriwanu Oñu

Ñuriwanu Oñu

By Stephen Mmaduauihe
Solfa
Igbo, English
2 pages
0 Downloads
Christmas Hymns
0 0

More lyrics you may want